Author, Writer – Chimamanda Adichie wrote this Igbo Elegy after hearing of the Passing Away of Professor Chinua Achebe.
Read Below:
Ife mee (Something has happened.) Nnukwu ife mee (something big/grave has happened.) Chinua Achebe anabago(Chinua Achebe is gone.) Onye edemede nke di egwu, onye nnukwu uche, onye obi oma(A great writer, a man of great wisdom, a man with a good heart.) Keduzi onye anyi ga-eji eme onu? (Who shall we brag about?)
Keduzi onye anyi ga-eji jee mba? (Who are we going to tell the world about/take to other lands?) Keduzi onye ga-akwado anyi? (Who will guide us?) Ebenebe egbu o! (A storm has passed/a catastrophe has happened.)Anya mmili julu m anya (Tears fill my eyes.) Chinua Achebe, naba no ndokwa (Chinua Achebe rest in peace) O ga-adili gi mma(it shall be well with you.) Naba na ndokwa (rest in peace)
SOURCE: Adaura Achumba’s website.